Aha obodo bụ njirimara obodo pụrụiche nke ndị obodo ji amacha ma ha zute ndị obodo ọzọ. E nwere ọtụtụ usoro obodo ji enwete aha ha, ma nwekwa ihe na-akpata ka obodo gbanwee aha. Mgbanwe aha na-esikwa ...
Ụlọọrụ na-ahụ maka nhazi ntuliaka na Naịjirịa bụ The Independent National Electoral Commission (Inec) zipụtara ozi tụrụ ọha n’anya nke kwuru na ha kagburu aha ihe ruru otu nde na ụma ndị debanyere aha ...